20180528 062216 0001

OGADIMA

Ihe ojoo jo njo
Ihe iske – uwa ojoo
Echiela m onu na-ala.
Atala m aja
Nou ntu dika mmiri.
Ndi mmadu wurum na-ala.
Ahula m uwa – uwa ojoo
Ma chere
Obi m dajuo
N’ihi na Chi nke m na-efe
Ga ebuli m elu
Mee ka onu ochi wa mu
Mee ka onu m sa mbara
Ma mekwa ka mkpi m di elu ozo.
Eh! Ihe ga-agara m nke oma
Abu m onye uwa oma
na atumadi ihe mmekpa ahu
Nke diri m taa.
Agaghim ele anya n’ala
N’ihi na agaghim ala ala.
Aghaghim ile anya n’azu
N’ihi na-abughim onye ikpeazu.
Enwere m olile anya?
Eh Ogadimma.
Ekwere m ekwe?
Eh! Ogadimma.
Gini? Obu Nna m
nke bi n’Igwe
New elu, nwe ala…
Odighi ihe koro m.
Aga m emeghe onu m mbara
Ka Chukwu Abiama
Mejuputa mu na ngozi;
Ogadimma.
Echi ga-abu echi oma
Ogadimma
Chere, obi m
Dere du, obi m
Ogadimma.
– Stefn Sylvester Anyatonwu
Enjoyed reading? Please help my blog grow by leaving a comment and sharing with friends. 
Thank you!

30, a collection of poems by Jaachi Anyatonwu
Jaachị Anyatọnwụ
Jaachị Anyatọnwụ is a poet, editor, and publisher living in the suburbs of Aba. He is the author of numerous poetry chapbooks and collections, and the Editor-In-Chief of Poemify Publishers Inc. Jaachị is passionate about discovering new voices and mentoring emerging poets. He is also a fierce advocate for the boy child and sexually molested.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Independently verified
14 reviews